Mona Pretorius

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mona Pretorius
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereMona Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọgọọst 1988 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so na2018 Commonwealth Games Dezie

Mona Pretorius (amụrụ 12 Ọgọst 1988) bụ onye South Africa n'ebụ igwe dị arọ[1]Ọ gbara asọmpi n'ihe omume ụmụ nwanyị kilogram 63 na asọmpi Commonwealth 2018, na-emeri nrite ọla. [2][3]

Ugbu a, o nwere azụmahịa nkuzi nke Olympic Weightlifting nke a pụrụ ịchọta na Lift Big Eat Big . [4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mona Pretorius. Gold Coast 2018. Archived from the original on 12 April 2018. Retrieved on 12 April 2018.
  2. Event Schedule - Women's 63kg. Gold Coast 2018. Archived from the original on 12 April 2018. Retrieved on 12 April 2018.
  3. Mona Pretorius rewarded for her dedication with a Commonwealth bronze. IOL News. Retrieved on 12 April 2018.
  4. Olympic Weightlifting - Lift Big Eat Big (en-US) (21 August 2021). Retrieved on 14 October 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]