Monguno
aha gọọmenti | monguno |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Borno |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 12°41′0″N 13°36′0″E, 12°40′14″N 13°36′44″E, 12°34′43″N 13°37′2″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
postal code | 612101 |
Monguno bụ otu n'ime gọọmenti obodo nke Steeti Borno na ugwu ọwụwa anyanwụ Naijiria.
Mbara Ala
[dezie | dezie ebe o si]Monguno nwere ngụkọta ala km² otu puku na narị itoolu na iri na atọ
Ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya
[dezie | dezie ebe o si]Monguno nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ narị puku na itoolu na narị asatọ na iri na ise na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu Ozi
[dezie | dezie ebe o si]Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị isii na iri na otu.[1]
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ otu n'ime gọọmenti ime obodo iri na isii mejupụtara Borno Emirate, steeti ọdịnala dị na Borno State, Nigeria.[2]
Nnupụisi
[dezie | dezie ebe o si]Na mbido ọnwa Jenụwarị afọ 2015, ndị bi ebe ahụ gbapụrụ Monguno na obodo Doron-Baga gaa ogige ndị gbara ọsọ ndụ na Maiduguri, mgbe Boko Haram weghaara nso Bama dị .[3] Ndị agha Boko Haram jidere Monguno na ụbọchị iri abụọ na isii nke ọnwa Jenụwarị afọ 2015.[4] Amnesty International gosipụtara nchegbu na ndị agha leghaara arịrịọ ndị bi n'ógbè ahụ maka ndị agha ndị ọzọ maka nchebe pụọ na anya Boko Haram .[5] N'abalị iri na asaa n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, ndị agha weghachitere Monguno n'agha ikuku na ala.[6] Boko Haram na ISWAP tụrụ bọmbụ na June na September 2015 na ogbugbu igwe n'ike na June 2020.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Nigeria (2000). Nigeria: a people united, a future assured, Millennium, Abuja, Nigeria: Federal Ministry of Information. ISBN 9780104089.
- ↑ Nigeria: More Refugees Flee Homes in Borno State (cajnews Africa - allAfrica.com) (2015-01-06). Retrieved on 2015-01-08.
- ↑ Faith Karimi and Aminu Abubakar (2015-01-26). Nigerian soldiers save one city from Boko Haram but a nearby one is seized. CNN.com. Retrieved on 2015-01-29.
- ↑ Nigeria: Nigerian authorities were warned of Boko Haram attacks on Baga and Monguno. Amnesty International (2015-01-28). Retrieved on 2015-02-01.
- ↑ African allies claim gains against Boko Haram. BBC News (2015-02-17). Retrieved on 2015-02-17.