Monoprix (Tunisia)
Ọdịdị
Monoprix (Tunisia)
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | retail ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1933 ![]() |
mba/obodo | Tunisia ![]() |
Udi Iwu | Q124130431 ![]() |
Nwe ya | Groupe Mabrouk ![]() |
Isi ọgbaka | Groupe Mabrouk ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Mégrine ![]() |
webụsaịtị | http://www.snmvt.com/ ![]() |
Société Nouvelle Maison de la ville de Tunis, ma ọ bụ SNMVT Monoprix (......) bụ ụlọ ahịa ihe oriri na Tunisia, yana isi ụlọ ọrụ na megrine. . Ọ bụ Groupe Mabrouk na-arụ ọrụ ha, nke na 2007 nwere òkè ahịa 38% na Tunisia. E depụtara ya na Bourse de Tunis kemgbe Eprel 1995.[1]
- ↑ Accord de partenariat historique entre Monoprix Tunisie et Monoprix France (French). Businessnews.com.tn (17 July 2009). Retrieved on 29 March 2020.