Gaa na ọdịnaya

Mons Bassouamina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mons Bassouamina
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịFrance, Republic of the Congo Dezie
Obodo maka egwuregwuRepublic of the Congo Dezie
Aha ezinụlọ yaBassouamina Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Mee 1998 Dezie
Ebe ọmụmụGonesse Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuA.S. Nancy-Lorraine Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

 

Mons Bassouamina (a mụrụ ya n'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Mee n'afọ 1998) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke na-agbara otu egwuregwu bọọlụ na Championnat National 2 Bastia-Borgo . A mụrụ ya na mba France, ọ na-agbara ndị otu mba Congo bọọlụ.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị 2019, a gbazinyere Bassouamina na Boulogne site na Nancy.[1]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na France, Bassouamina bụ onye Congo.[2] Ọ bụ onye ntorobịa mba ụwa maka France. A kpọrọ ya ka ọ nọchite anya ndị otu mba Congo maka egwuregwu enyi na enyi na Machị 2022.[3] Ọ malitere na Congo na mmeri enyi na enyi 3–1 nke Zambia n'ụbọchị 25nke ọnwa Machị, afọ 2022.[4]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Mons Bouassouamina prêté à Boulogne". La Voix du Nord. 31 January 2019. Retrieved 11 February 2019.
  2. "Football : l'actualité des Diables rouges et des Congolais de la diaspora en France - adiac-congo.com : toute l'actualité du Bassin du Congo". www.adiac-congo.com.
  3. "Diables rouges : vingt-quatre joueurs retenus pour le stage en Turquie | adiac-congo.com : toute l'actualité du Bassin du Congo". www.adiac-congo.com.
  4. "Zambia vs. Congo - 25 March 2022 - Soccerway". int.soccerway.com.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mons Bassouamina at Soccerway
  • Mons Bassouamina at the French Football Federation (in French)
  • Mons Bassouamina at the French Football Federation (archived 2018-08-11) (in French)

Templeeti:FC Bastia-Borgo squad