Montana Onose Felix
Ọdịdị
Montana Onose Felix
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Felix |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye asọmpi ịma mma |
Montana Onose Felix (amụrụ Montana Onosetale Felix Iriogbe; 2001) bụ ihe nlere anya, onye na-eme ihe nkiri na eze nwanyị ịma mma nke e chiri Miss Universe Nigeria 2022.[1]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Miss Universe Nigeria 2022 is Miss Edo, Montana Onose Felix (en). PAGEANT Circle (2022-10-22).
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]