Moolman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Moolman bụ aha nke nna Afrikaans. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia:

  • Ashleigh Moolman (amụrụ n'afọ 1985), onye na-agba ịnyịnya ígwè na obodo South Africa
  • Bradley Moolman (amụrụ n'afọ 1991), onye egwuregwu rugby nke obodo South Africa
  • Kobus Moolman, onye na-ede uri na obodo South Africa
  • Louis Moolman (1951 na 2006), onye egwuregwu rugby nke South Africa
  • Morné Moolman (amụrụ n'afọ 1994), onye na-atụpu ube na South Africa
  • Whestley Moolman (amụrụ n'afọ 1990), onye egwuregwu rugby union nke South Africa
  • Darryl Luke Moolman (amụrụ n'afọ 1990), onye na-ahụ maka ego na South Africa