Jump to content

Morissanda Kouyaté

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Morissanda Kouyaté
Kouyaté in 2023
Minister of Foreign Affairs
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
25 October 2021
Prime MinisterMohamed Béavogui
Preceded byIbrahima Khalil Kaba
Personal details
BornKouroussa, Guinea
OccupationMedical doctor
Women's rights activist
Known forCampaigning against female genital mutilation
PortfolioAdoption of February 6 as international day on Zero Tolerance to FGM; Adoption of United Nations General Assembly Resolution 67/146 banning FGM worldwide

Morissanda Kouyaté, onye a makwaara dị ka (Mory Sandan Kouyaté) bụ dọkịta na-ahụ maka ahụike na Guinea na onye na-emegide igbu ọkpụkpụ nwanyị. Mgbe ọtụtụ afọ nke ime ihe ike gasịrị, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi, imekọ ihe ọnụ mba ụwa, njikọta Afrịka na ndị Guinea na mba ofesi n'ọnwa Ọktoba, 2021. [1][2]

Mgbalị

[dezie | dezie ebe o si]

Kouyaté guzobere Kọmitii Inter-African na Omenala Na-emerụ Ahụ (IAC) na 1984 na Dakar, Senegal.[3] N'afọ 2012, o so dee Mkpebi 67/146 nke UN General Assembly Resolution, na-akpọ mba niile ka ha kwụsị FGM.[4]

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]
  • 2020 United Nations Nelson Rolihlahla Mandela Prize, n'akụkụ onye ọrụ ebere Gris Marianna Vardinogiannis.[3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ben Ahmed. "Guinée-Conakry nomination de 4 nouveaux ministres", aa.com.tr, Agence Anadolu, 26 October 2021. Retrieved on 1 November 2021. (in fr)
  2. Diallo. "Gouvernement Mohamed Béavogui: Le président de la Transition nomme quatre nouveaux ministres", guinee360.com, 25 October 2021. Retrieved on 1 November 2021. (in fr)
  3. 3.0 3.1 "Mandela Prize awarded to Greek and Guinean rights activists", UN News, July 1, 2020. Retrieved on July 23, 2020.
  4. Dr. Morissanda Kouyaté. Vital Voices. Retrieved on July 23, 2020.
  1. Ben Ahmed,Lassaad;Ndiaye,Alioune (oktoba 26, 2021). "Guinee- Conakry nomination de 4 nouveaux ministries". aa.com.tr (na french). Agence Anadolu. Eweputara Novemba 1, 2021.
  2. Diallo,Tidjane(oktoba 25, 2021). "Gouvernement mohamed Beavogui: le Transition nomme quatre nouveaux ministres" . Guinee36.com (na french). Eweputara Novemba 1, 2021.
  3. "Mandela prize awarded to Greek and Guinean rights activist" UN News. Julai 1 2020. Eweputara julai 23, 2020.
  4. "Dr. Morissanda Kouyate".vital voices eweputara julai 23, 2020.

Àtụ:S-start Àtụ:S-off Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-inc Àtụ:S-end