Gaa na ọdịnaya

Morten Eilifsen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Morten Eilifsen
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNorway Dezie
Obodo maka egwuregwuNorway Dezie
Aha ọmụmụMorten Eilifsen Dezie
Aha enyereMorten Dezie
Aha ezinụlọ yaEilifsen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jenụwarị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNorway Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaNorwegian Dezie
Ọrụ ọ na-arụcross-country skier Dezie
Ụdị egwuregwucross-country skiing Dezie

Morten Eilifsen (amụrụ na ọnwa Jenụwarị 6, na afọ 1984) bụ onye Norwegian cross-country skier onye gbara ọsọ n'etiti afọ 2004 na 2014. Ihe kacha mma o mere na World Cup bụ nke itoolu na ihe omume kilomita 15 na Norway na 2007. Nanị mmeri Eilifsen meriri bụ na 4 × 10 km relay na Sweden na 2008. A họpụtabeghị ya ka ọ soro sọọ mpi na Olympic Games ma ọ bụ FIS Nordic World Ski Championships.