Mosi-oa-Tunya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mosi-oa-Tunya
coin type
obere ụdị nkegold coin Dezie
mba/obodoZimbabwe Dezie
ụlọ akụ etiti/onye na-enye yaReserve Bank of Zimbabwe Dezie
asụsụ eji dee ọrụTonga Dezie
oge obidoro2022 Dezie

Mosi-oa-Tunya (English: The Smoke Which Thunders) bụ mkpụrụ ego ọla edo e webatara na Obodo Zimbabwe na afo 2022 n'ihe gbasara ịrị elu nke ọnụ ahịa.

Nomenclature na njirimara[dezie | dezie ebe o si]

Mosi-oa-Tunya bụ aha Tongan maka Victoria Falls ma tụgharịa ya n'asụsụ Bekee dịka The Smoke Which Thunders .[1][2]

Mkpụrụ ego ndị ahụ dị otu troy ounce ma jiri ọlaedo carat iri abuo na abuo mee ha.[2][3] A na-emepụta ha na mpụga obodo Zimbabwe.[4]

Mkpụrụ ego igwe ọ bụla nwere nọmba serial pụrụ iche.[5]

Ojiji[dezie | dezie ebe o si]

Reserve Bank nke obodo Zimbabwe kesara Mosi-oa-Tunya puku abuo na ụlọ akụ azụmahịa na oge 25 Juun n’afo 2022. Enwere ike iji ha mee ihe maka ebumnuche ịzụ ahịa nkịtị.[2] E webatara mkpụrụ ego ndị ahụ n'oge ọgba aghara na ego obodo dị ugbu a na omume ndị Zimbabwe iji dollar US.[4]

Uru[dezie | dezie ebe o si]

Mkpụrụ ego ndị ahụ ruru ọnụego ahịa mba ụwa maka otu troy ounce nke ọlaedo, gbakwunyere pasent ise.[2]

Hụkwazi[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Thomas. "Zimbabwe launches gold coins to tackle soaring inflation", BBC News, 2022-07-25. Retrieved on 2022-07-25. (in en-GB)
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 MUTSAKA (25 July 2022). Zimbabwe debuts gold coins as legal tender to stem inflation (en). ABC News. Retrieved on 2022-07-25.MUTSAKA, FARAI (25 July 2022). "Zimbabwe debuts gold coins as legal tender to stem inflation". ABC News. Retrieved 2022-07-25. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  3. Ndlovu (22 July 2022). Zimbabwe Gives Images of Gold Coins Meant to Tackle Inflation. www.bloomberg.com. Retrieved on 2022-07-25.
  4. 4.0 4.1 "Zimbabwe introduces gold coins in an effort to tame inflation, rekindle faith in currency", CBC, 25 July 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  5. Giedroyc (2023-05-22). Zimbabwe Has Small Change Crisis (en). Numismatic News. Retrieved on 2023-05-26.