Mosleh Zamani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mosleh Zamani
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịIran Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980s Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya17 Disemba 2009 Dezie
Ụdị ọnwụcapital punishment Dezie
ihe kpatara ọnwụhanging Dezie

Mosleh Zamani (Persian: , nke a na-akpọ Moslah Zamani) bụ onye Kurd Iran dị afọ iri abụọ na atọ nke e gburu na Disemba 17, n'afọ 2009 maka inwe "mmekọrịta na-akwadoghị ya na enyi ya nwanyị" mgbe ọ dị afọ iri na asaa.[1]

Dị ka òtù ndí Amnesty International si wéé kwuo, a mara Zamani ikpe maka ịtọrọ otu nwanyị tọrọ ya ọtụtụ afọ (onye ya na ya nwere mmekọrịta nkwekọrịta na mbụ) na idina ya n'ike. Amnesty International kwukwara na Zamani nwere ike ọ gaghị enwe onye nnọchi anya iwu n'ụlọ ikpe.[2]

Ewere ikpe Zamani dị ka ihe na eweta esemokwu n'ihi ụdị mpụ ya na eziokwu ahụ bụ na ọ bụ nwata n'oge ọ mere. N'ihi ya, gọọmentị Iran bịanyere aka na nkwekọrịta mba ụwa maka ikike obodo na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nkwekọrịta maka ikike nke nwatakịrị; nke dugara n'ịkwụsị ikpe ọnwụ nye ụmụaka na Iran.[3]

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe ruuru mmadụ na Iran
  • Delara Darabi
  • Reza Alinejad
  • Atefeh Rajabi

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Iran: Rights Group Condemns Tehran For Juveniles On Death Row", Radio Free Europe, June 19, 2008. Retrieved on December 10, 2010.
  2. Iran executes alleged juvenile offender. Amnesty International (December 17, 2009). Archived from the original on February 20, 2011. Retrieved on December 10, 2010.
  3. Iran: Stop execution of alleged juvenile offender, Mosleh Zamani. Amnesty International (December 16, 2009). Retrieved on December 10, 2010.