Jump to content

Mouffok Rachid

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Individuel award ceremonie for the second place WLM 2014 Algeria 30.JPG

Rachid Mouffouk (amụrụ na 29 Jenụwarị 1955) bụ onye Ọjiria na-ese ihe.

Mmalite ndụ na ebe osi

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Rachid na 29 Jenụwarị 1955 na Batna na ejima ya. N'ịbụ onye dị obere ma na-adịghị ike, ezinụlọ ya kwenyere na ọ gaghị adị ndụ n'ihi ya.[1] Ọ malitere ịga ụlọ akwụkwọ praịmarị n'afọ 1962.[1] Rachid malitere ịmụ ise ihe mgbe ọ bụ nwata n'agaghị ụlọ akwụkwọ eserese nka.[2]

Ihe osise mbụ Mouffouk bụ nke Diana, chi nwanyị nke ịchụ nta n'Akụkọ ifo ndị Rom, n'elu osisi nke onye na-ese ihe Mohamed Houfani nyere ya.[2] Tupu Agha Obodo Algeria onye na-ese ihe were ezumike nke afọ iri abuo.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-agbanye mmiri maka ụlọ ọrụ Amerika nke dị na Ọjiria, ebe o gosipụtara ọrụ ya n'ebe a na-ewu ya.[3] Onye nduzi ụlọ ọrụ ahụ nyere ya ohere ikpughe ihe ọkpụkpụ ya na saịtị ahụ.[2][3]

In November 2006, Amokrane Hocine wepụtara akwụkwọ nke Le fou et le muet; Rachid Mouffouk wetara foto mmechi ya, nke gosi pụtara akpuru akpu ya "Le fou" and "écologie".[4] Na 2010 Rashid lost the use of his three fingers of the right hand, which he uses for his creations.[5] in an accident that occurred in his workshop[6][5] Two months after the accident, Rachid created a metal sculpture entitled Mes trois doigts (My three fingers).[2][7]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]

.mw-parser-output .reflist{font-size:90%;margin-bottom:0.5em;list-style-type:decimal}.mw-parser-output .reflist .references{font-size:100%;margin-bottom:0;list-style-type:inherit}.mw-parser-output .reflist-columns-2{column-width:30em}.mw-parser-output .reflist-columns-3{column-width:25em}.mw-parser-output .reflist-columns{margin-top:0.3em}.mw-parser-output .reflist-columns ol{margin-top:0}.mw-parser-output .reflist-columns li{page-break-inside:avoid;break-inside:avoid-column}.mw-parser-output .reflist-upper-alpha{list-style-type:upper-alpha}.mw-parser-output .reflist-upper-roman{list-style-type:upper-roman}.mw-parser-output .reflist-lower-alpha{list-style-type:lower-alpha}.mw-parser-output .reflist-lower-greek{list-style-type:lower-greek}.mw-parser-output .reflist-lower-roman{list-style-type:lower-roman}

Ihe ntinye

[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Amokrane (2011). L'Abysse et le firmament (in fr). A.Guerfi & Cie, 124. 
  • Abrous (2006). Dictionnaire des artistes algériens: 1917-2006 (in fr). L'Harmattan, 123. ISBN 9782296016903. 
  1. Mouhamed (May 18, 2008). "The ancient sculptor Rachid Mouffok Batna Algeria" (in ar). 
  2. 2.0 2.1 2.2 (April 4, 2011) "The sculptor Rachid Mouffouk" (in ar). An Nasr.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "jourar" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 Gribissa (February 4, 2011). "For the reconquest of cultural spaces: "Dialogue state and artists"" (in fr). El Watan 6177: 15. ISSN 1111-0333. 
  4. Amokrane (2006). Le fou et le muet (Roman) (in fr). A.Guerfi. 
  5. 5.0 5.1 Amamra (November 15, 2010). "Mouffok rachid: "Victim of his art .."" (in fr). Batna Info. 
  6. Boumaila (January 16, 2012). "Rachid Mouffok, sculptor: "Imaginary free"" (in fr). Liberté 5896: 18. ISSN 1111-4290. 
  7. Amokrane & Mouffouk 2011, p. 115.