Mouna Fettou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mouna Fettou
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereMouna Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Novemba 1970 Dezie
Ebe ọmụmụRabat Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

  Mouna Fettou (Arabic; a mụrụ n'abalị 28 nke ọnwa Nọvemba, afọ 1970) bụ onye Morocco na-eme ihe nkiri nke gosipụtara n'ọtụtụ ihe nkiri, egwuregwu, na ihe ngosi TV.[1] Ụfọdụ n'ime ọrụ ya a ma ama bụ na fim À la recherche du mari de ma femme [fr] (1995), na Women... and Women (1997). Ọ lụrụ Saad ash-Shraibi, onye mepụtara ọtụtụ ihe nkiri ya.[2][3] Ọ na-akwado ihe ngosi TV Jari Ya Jari na Media 1.[4]

A na-asọpụrụ ya na nkwanye ùgwù pụrụ iche na 2019 Marrakech International Film Festival maka afọ 30 ya nke ime ihe nkiri.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

 

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mouna Fettou: "My biggest achievement is the trust I gained of my audience" (Interview) (en-US). Moroccan Ladies (2019-12-06). Archived from the original on 2020-10-21. Retrieved on 2019-12-10.
  2. Confidences: Saâd et Mouna racontent leur histoire (fr). L'Economiste (2001-11-02). Retrieved on 2021-09-07.
  3. Saâd Chraïbi : "Mona Fettou était oppressive" (fr-FR). Aujourd'hui le Maroc. Retrieved on 2019-12-08.
  4. Personnes | Africultures : Fettou Mouna (fr-FR). Africultures. Retrieved on 2021-09-07.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]