Gaa na ọdịnaya

Mouni Abderrahim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mouni Abderrahim
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịAlgeria Dezie
Aha ezinụlọ yaAbderrahim Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Novemba 1985 Dezie
Ebe ọmụmụBéjaïa Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheoutside hitter Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie
So na2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics Dezie

Mouni Abderrahim (amụrụ na Nọvemba 19, 1985, na Béjaïa) bụ onye Algeria na egwu volleyball.[1] Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu volleyball nke Algeria ugboro abụọ, n'ime 2008 na 2012.[2][3]

Ihe ọmụma klọb

[dezie | dezie ebe o si]
  • Klọb izizi : ASW Bejaia
  • Klọb dị ugbu a : MB Bejaia

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Mouni ABDERRAHIM - Olympic Volleyball | Algeria", International Olympic Committee, 2016-06-19. Retrieved on 2018-11-08. (in en)
  2. FIVB Women's Volleyball Olympic Games 2012. www.fivb.org. Retrieved on 2018-11-08.
  3. FIVB Women's Volleyball Olympic Games 2012. www.fivb.org. Retrieved on 2018-11-08.