Gaa na ọdịnaya

Mounkaïla Aïssata

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mounkaïla Aïssata
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNiger Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Mounkaïla Aïssata bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. N'otu oge ọ bụ naanị nwanyị so na ndị omeiwu, Aïssata bụkwa onye otu ndị omeiwu Pan-Afrika. Na Nzukọ Ndị Omeiwu Pan-Afrika, ọ bụ onye otu Kọmitii na elekota ndị obodo ha nile.