Moustapha Hima

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Moustapha Hima
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger Dezie
obodo maka egwuregwuNiger Dezie
Aha enyereMoustapha Dezie
aha ezinụlọ yaHima Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
ụdị egwuregwuboxing Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpiwelterweight Dezie
so na2012 Summer Olympics Dezie

Moustapha Abdoulaye Hima (amụrụ ya na 1 Jenụwarị 1992) bụ onye na-akụ ọkpọ na Nijeria. O sonyere Niger na Summer Olympics nke afọ 2012 dị ka onye na-agba ti ọkpọ (69 kilogram). Abdoulaye Hima bụ onye na-eburu ọkọlọtọ Niger n'ememe mmeghe.[1] N'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Julaị, Abdoulaye Hima meriri Cameron Hammond nke Australia site na mkpebi 6-13 na agba nke iri atọ na abụọ.

Hụkwa ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Niger na 2012 Summer Olympics

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Olympics, Niger. Sports Reference / USA TODAY Sports Media Group. Consulted 2012-07-31

Àtụ:S-start

Àtụ:S-sports Àtụ:Succession box Àtụ:S-end