Mowo, Badagry
Ọdịdị
Mowo, Badagry
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 6°27′21″N 2°58′24″E |

Mowo bụ obodo dị na Badagry, Lagos State, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[1] Obodo a dị naanị kilomita ole na ole site na Seme Border na ndị bi na ya dị ihe dị ka 78,897. Ndị bi n'obodo ahụ bụ ndị ahịa na-emekarị azụmaahịa na ókèala Seme.[2] N'ọnwa Disemba, afọ 2013, a kọrọ na ndị uwe ojii Naijiria bibiri ụlọ 600 e wuru n'ihe dị ka hekta 65 nke ala.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Berger Auto Dealers Set to Relocate to Mowo Town, Badagry. shippingposition.com.ng. Archived from the original on 17 April 2015. Retrieved on 16 April 2015.
- ↑ Walker (1847). The Church of England mission in Sierra Leone. ISBN 9785871861943. Retrieved on 16 April 2015.
- ↑ Police demolish 600 structures in Badagry. Vanguard News. Retrieved on 16 April 2015.