Mpaghara Nchịkwa Mmiri Limpopo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mpaghara Nchịkwa Mmiri Limpopo
mba/obodoSouth Africa Dezie

Limpopo WMA, bụ ihe e jiri mara ya ma ọ bụ mpaghara nchekwa mmiri Limpopo; ma ọ bụ ihe e jere mara ya na bekee bụ ;Limpopo Water Management Area (coded: 1), na Ndịda Afrịka gụnyere nnukwu osimiri ndị a: Osimiri Limpopo, Osimiri Matlabas, Osimiri Mokolo, Osimiri Lephalala, Osimiri Mogalakwena, Osimiri Sand na Osimiri Nzhelele ma kpuchie ihe mgbochi mmiri ndị a.[1]

  • Cross Dam, Osimiri Nwanedi
  • Dam Doorndraai Sterk River
  • Glen Alpine Dam Osimiri Mogalakwena
  • Ọdọ Mmiri Luphephe, Osimiri Luphephe
  • Ọdọ Mmiri Mokolo Osimiri Mokolo
  • Mmiri Mutshedzi Osimiri Mutshedi
  • Nwanedi Dam, na Osimiri Nwanedi
  • Nzhelele Dam Nzhelele Osimiri Nzhelele

Ókèala[dezie | dezie ebe o si]

Mpaghara igbapu mmiri bụ ndịa; A41, A42, A50, A61 ruo A63, A71, A72 na A80.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Mpaghara Nchịkwa Mmiri
  • Ndepụta nke ọdọ mmiri na ọdụ ụgbọ mmiri na Ndịda Afrịka
  • Ndepụta osimiri nke Ndịda Afrịka

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hydrological Services - Surface Water Home. Dwaf.gov.za (2008-09-03). Archived from the original on 2015-03-26. Retrieved on 2015-05-03.