Mpenza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mpenza
ahà nnà
mba/obodoBelgium Dezie

Mpenza bụ aha nna sitere na Afrịka. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Mbo Mpenza (amụrụ n'afọ 1976), onye Belgium na-agba bọọlụ nke sitere na DR Congo
  • Émile Mpenza, onye Belgium na-agba bọọlụ nke sitere na DR Congo, nwanne Mbo

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Mbenza Bedi, onye bọọlụ si DR Congo