Gaa na ọdịnaya

Mpura

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mpura
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Septemba 1995 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya9 Ọgọọst 2021 Dezie
Ọrụ ọ na-arụrapper, onye mmebe ejiji, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)2018 Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie

Mongezi Thomas Stuurman[1] (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Septemba afọ 1995 - ruo abali itoolu nke onwa ọgọstụ afọ 2021), nke a maara dị ka Mpura, bụ onye na-eti egwu rap na South Africa, onye na-emepụta ejiji na onye na-eme ihe ndekọ nke a maara nke ọma maka egwu ya "Umsebenzi Wethu"[2][3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mpura ma zụlite ya na Soweto, Gauteng . Ọ gara ụlọ akwụkwọ Highlands North Boys High School.[4]

Tupu ọ bụrụ onye a ma ama na ụlọ ọrụ egwu, ọ na-etinye aka na ejiji ma guzobe ụlọ mmepụta ejiji ọ kpọrọ Mpura Designs, ụdị akara ejiji ma nwoke ma nwanyị. N'afọ 2018, o mere ngosi ejiji nke mbụ ya na izu ngosi ejiji nke South African Fashion , na-egosi nchịkọta ya nke Autumn / Winter 2019.[5]

N'abali iri na otu nke ọnwa Disemba afọ 2020, eweputara ya na Busta 929 nke gosipụtara Lady Du, Reece Madlisa, Maazị JazziQ na Zuma otu Umsebenzi Wethu.[6] Egwú ahụ ruru nọmba otu n'ime chaatị iTunes ma bụrụ platinum.[7]

Onyinye na nhọpụta

[dezie | dezie ebe o si]
Afọ Ememe mmeri Ihe nrite Nsonaazụ
2021 SA Amapiano Music Awards Onye Amapiano kacha mma na-ede abụ / onye na-eti egwu Merie[8]

N'abalị itoolu n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2021, Mpura nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ ala n'ụzọ ọ na-aga ime ihe omume na North West, n'akụkụ Killer Kau.[9]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Notho, Snazo (17 August 2021). "Mpura remembered as a supportive, God-fearing dreamer who always prayed for his friends | Drum". Drum (in Bekee ndị America).
  2. "WATCH: Riky Rick and Mpura's brothers emotional speeches at late star's funeral". iol.co.za.
  3. "SA celebrities pay tribute to Mpura on 26th birthday". Fakaza. 2021-09-22. Retrieved 2022-01-11.
  4. "6 Things You Should Know About Mpura". theyanos.co.za. Retrieved 21 August 2021.
  5. "Get to know the fashion side of Mongezi 'Mpura' Stuurman". iol.co.za. Retrieved 21 August 2021.
  6. Masia, Gloria (June 11, 2021). "Mpura Calls On 'Umsebenzi Wethu' Features To Drop The Track's Music Video - The Yanos Magazine". The Yanos Magazine.
  7. Israel A, John (22 February 2021). "Busta 929 & Mpura's "Umsebenzi Wethu" Goes Platinum With Over 6 Million Streams". Ubetoo. Archived from the original on 3 July 2022. Retrieved 4 September 2022.
  8. "Stars recognised at the first SA Amapiano Awards". news24.com. Retrieved 27 October 2021.
  9. "WATCH: Family & friends bid farewell to Mpura at intimate funeral service". iol.co.za. Retrieved 21 August 2021.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mpura on Instagram