Mr. Funnybone
Ọdịdị
Mr. Funnybone
ụdị | slapstick |
---|---|
mba osi | Hong Kong |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Cantonese |
afọ/ụbọchị mbipụta | 1976 |
Onye nduzi | Kuei Chih-hung |
Ode egwu | Frankie Chan |
ebe akụkọ | Hong Kong |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
Maazị Funnybone bụ ihe nkiri na-atọ ọchị na Hong Kong nke 1976 nke Kuei Chih-Hung duziri dabere na manhua, Old Master Q, nke Alfonso Wong, onye sokwa dee edemede eji mebe ya bu ihe nkiri ma rụọ ọrụ dị ka onye na-emepụta ihe nkiri ahụ, yana Wang Sha dị ka onye isi. Ihe nkiri ahụ sochiri ihe nkiri ọzọ, Maazị Funnybone Strikes Again, nke pụtara ìhè na 1978.
Ndị na-eme ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Wang Sha dị ka Maazị Funnybone / Old Master Q
- Liu Lu-hua dị ka Maazị Chun
- Ai Tung-kwa dị ka Big Potato
- Lee Ching dị ka Miss Chan
- Chong Lee dị ka Ms. Lam
- Ng Tin dị ka Onye Nlekọta Chiu
- Jia Ling dị ka Mrs. Chiu
- Noman Chu dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Leung Seung-wan dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Ngai Fei dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Lee Yuen-wah dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Lau Wai-ming dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Sharon Yeung dị ka Lady na-emega ahụ n'ogige ntụrụndụ
- Kong Yeung dị ka onye a mara ikpe gbapụrụ agbapụ
- Mak Wa-mei dị ka enyi nwanyị poteto
- Lee Chung-ling
- Na Ka-lai
- Ching Si
- Wong Ching-ching
- Cheng Chok-chow dị ka onye ọrụ ibe Funnybone
- Liu Wai dị ka Maazị Hiroshi
- Lui Hung dị ka Mrs. Xing
- Tino Wong dị ka Molester na ogige ntụrụndụ
- Fung Ming dị ka Nwoke na-agụ akwụkwọ akụkọ n'ogige ntụrụndụ
- Tsui On-sam dị ka nwa nwanne nne Funnybone buru ibu
- Nwoke dị ka onye ahịa ụlọ oriri na ọṅụṅụ
- Chiu Chun-chiu dị ka onye na-ere nri na ụlọ oriri na ọṅụṅụ
- Kam Tin-chue dị ka enyi onye njikwa Chiu
- Koo Chim-hung dị ka enyi onye njikwa Chiu
- Hung Ling-ling dị ka enyi nwanyị onye njikwa Chiu
- Cheung Sek-au dị ka onye njem bọs
- Ting Tung dị ka onye ọbịa agbamakwụkwọ
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mr. Funnybone na Hings kong
- Ntinye IMDb
- Ntinye ihe nkiri Hong Kong