Murasaki Shikibu
Appearance
Murasaki Shikibu | |
---|---|
Orü | Onye édémédé akwukwọ na ede uri |
Murasaki Shikibu (紫式部) bu onye édémédé akwukwọ na onye na-ede uri.
Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Genji monogatari. E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa nile.
Ọ mụrụ n'ọnwa n'afọ 973 n'obodo Heian kyo. Murasaki Shikibu onye nke nne na nna ya kpọrọ Fujiwara Tametoki.
Ihe ndị o dere
[dezie | dezie ebe o si]- Genji monogatari