Jump to content

Mwakpo nke Jenụwarị 2010 na Kabul

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mwakpo nke Jenụwarị 2010 na Kabul bụ bọmbụ gburu onwe ya na mwakpo égbè nke mere n'etiti Kabul, Afghanistan ruo ọtụtụ awa na 18 Jenụwarụ 2010. Ndị agha Taliban wakporo Obí Onye isi ala na ọtụtụ ụlọ gọọmentị. Ndị mwakpo ahụ lekwasịrị anya n'ụlọ ahịa abụọ, Ụlọ ihe nkiri abụọ na ụlọ akụ. Mmadụ iri na abụọ nwụrụ na mwakpo ahụ: ndị nkịtị abụọ, ndị ọrụ nchekwa atọ na ndị agha Taliban asaa (ọ dịkarịa ala abụọ n'ime ha bụ ndị na-eyi onwe ha bọmbụ); mmadụ iri asaa na otu merụrụ ahụ.[1] dika okwu ndi Taliban website kwuru na ebe di nso na Kabul Serena na ulo ndi isi ochichi obodo bu ebe obi ha di iga awakpo nakwa o bu ndi otu ha mmadu 20 mere ya.[1]

  1. 1.0 1.1 "Afghan capital Kabul hit by co-ordinated Taliban attack", BBC News, BBC, 18 January 2010. Retrieved on 18 January 2010.