Myeni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Myeni o bụ aha nna South Africa. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Dudu Myeni (amụrụ n'afọ 1963), nwanyị ọchụnta ego South Africa
  • Ernest Myeni (amụrụ n'afọ 1968), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa
  • Sifiso Myeni (amụrụ n'afọ 1988), onye egwuregwu bọọlụ South Africa