Myriam Telemaque

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
MyriamTelemaque
Myriam Telemaque
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereMyriam Dezie
Ebe ọmụmụMont Fleuri Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịUnited Seychelles Party Dezie

Myriam Telemaque bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Seychelles onye jere ozi dị ka Minista Ọrụ, Migration na Ọnọdụ Obodo nke Seychelles site n'ụbọchị 7 Julaị 2017 ruo ụbọchị 3 Nọvemba 2020.[1][2][3] Tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi odeakwụkwọ maka Immigration na Civil Status na onye isi ọrụ immigration na Ngalaba Immigration n'okpuru Ministry of Affairs.[4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ernesta (7 July 2017). Seychelles gets 2 additional female ministers in cabinet, portfolios to be announced. Seychelles News Agency. Retrieved on 10 July 2017.
  2. President Faure announces Cabinet Reshuffle. State House (26 April 2018). Retrieved on 24 August 2018.
  3. "Majority of Seychelles' new cabinet of ministers sworn in to posts", Seychelles News Agency. Retrieved on 3 November 2020.
  4. New appointments at Home Affairs – Ministry of Youth Sports & Culture. www.pfsr.org. Archived from the original on 19 July 2019. Retrieved on 10 July 2017.