N'gandwe Mwaba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
N'gandwe Mwaba
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1982 Dezie

N'gandwe Mwaba (a mụrụ n'afọ 1982) bụ onye Omenkà Zambia , onye meriri na 2019 Ngoma Award for Most Outstanding Male Visual Artist .[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ N'gandwe Mwaba n'afọ 1982 na Kitwe . Ọ kụziiri onwe ya dị ka onye na-ese ihe, ọ bi ma na-arụ ọrụ na Lusaka.[2]

Ihe osise nke Mwaba na-ese nke ọma tinyere ihe osise ndị a na-adịghị ahụkebe so n'ihe osise Zambia gosipụtara na African Studies Gallery na Tel Aviv n'afọ 2018.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 2019 Ngoma Awards Full List Of Winners, Zambian Observer, 9 December 2019. Accessed 19 January 2020.
  2. N'gandwe Mwaba: My Future Extended Family, Imago Mundi. Accessed 19 January 2020.
  3. Chanda Mwenya, Zambia debuts cultural diplomacy in Israel, Zambia Daily Mail, February 9, 2018. Accessed 16 January 2020.