NECOM House

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

NECOM House (nke bụbu NITEL Tower na tupu nke ahụ, NET Building) bụ ụlọ elu dị ogugo ole na ole na Lagos. E wuchara ụlọ ahụ dị ogo ụlọ elu iri atọ na abụọ n'afọ 1979, ọ bụkwa isi ụlọ ọrụ NITEL. Ogidi nkwukọrịta dị n'elu ụlọ elu ahụ na-eje ozi dị ka ihe ngosi ọkụ maka Lagos Harbour. A na-ewu ụlọ ahụ na simenti. Ụlọ ahụ bụ nke kachasị elu na West Africa n'oge a rụchara ya.

Ụlọ Necom enweela enwela ihe mberede agbamụ ọkụ ugboro abụọ kemgbe e wuru ya; otu na 1983 nke kpatara nnukwu mmebi na ụlọ ahụ, na nke ọzọ na 2015 nke metụtara elu ụlọ ahụ.[1][2]

  • Nhazi ụlọ elu na owuwu
  • Ndepụta ụlọ kachasị elu na Naịjirịa
  • Ndepụta ụlọ kachasị elu n'Africa

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Cowell (13 February 1983). A skyscaper [sic fire in Lagos causes pangs of conscience]. The New York Times.
  2. Ezeobi (9 December 2015). Nigeria: Fire Guts Top Floor of 35-Storey NECOM House in Lagos. AllAfrica.com.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]