Gaa na ọdịnaya

Nabin Chandra Bag

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nabin Chandra Bag
Member of West Bengal Legislative Assembly
Assumed office
2011
Preceded byPrasanta Majhi
Constituency Khandaghosh
Personal details
Political partyAITC

Nabin Chandra Bag bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India, onye otu All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye MLA, [3] ahọpụtara na mpaghara Khandaghosh na ntuli aka ọgbakọ omebe iwu West Bengal nke 2011 dị ka onye ndoro-ndoro ochichi Kọmunist nke India (Marxist).[4] [5] Ọ hapụrụ pati ahụ wee sonye na Trinamool Congress na 2015.[6] N'afọ 2016 na ntuli aka ọgbakọ 2021, a họpụtara ya ọzọ site n'otu mpaghara. [1][2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]