Nadia Ramassamy
Ọdịdị
Nadia Ramassamy
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France |
| Aha enyere | Nadia |
| Aha ezinụlọ ya | Ramassamy |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Mee 1961 |
| Ebe ọmụmụ | Sainte-Clotilde |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, physician, professions libérales et assimilés |
| Ọkwá o ji | member of the French National Assembly, member of the Regional Council of Réunion, member of the departmental council of Réunion, Q65518842, Q66501303 |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of La Réunion |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Les Républicains |
| Candidacy in election | first round of the 2024 French legislative elections, first round of the 2022 French legislative election |
Nadia Ramassamy (Amụrụ n'ụbọchị 17 Mee 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị French si Réunion . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu maka mpaghara nke isii nke Réunion kemgbe afọ 2017.[1]
Ewezuga ịbụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ na-aga n'ihu na-arụ ọrụ ọgwụ, ọkachasị n'oge ọrịa COVID-19.[2][3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mme Nadia Ramassamy - Réunion (6e circonscription) - Assemblée nationale. www2.assemblee-nationale.fr. Retrieved on 2020-09-18.
- ↑ Quinault-Maupoil (2020-03-20). Coronavirus: ces élus qui retrouvent le chemin de l'hôpital (fr). Le Figaro.fr. Retrieved on 2020-09-18.
- ↑ Tribune libre de Nadia Ramassamy : L'île de La Réunion passe en zone rouge (fr). Imaz Press Réunion : l'actualité de la Réunion en photos (2020-09-07). Retrieved on 2020-09-18.