Nadia Salem

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nadia Salem
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereNadia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1946 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Nadia Salem (amụrụ n'afọ 1946) bụ onye Ijipt na-eme ihe nkiri.[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nadia Salem na 23 Septemba 1946. Ọ gụrụ gbasara ichụ nta akụkọ na Faculty of Arts na Cairo na 1969, na ngalaba nduzi nke Cairo Higher Cinema Institute na 1979.[2] Mgbe ahụ, ọ sonyeere National Film Centre, ebe ọ duziri ọtụtụ ihe[3] ngosi.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye ọnụ ụzọ nọ n'ozi gị / Saheb El Edara Bawab El Omara, 1985

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Roy Armes (2008). "Salem, Nadia", Dictionary of African Filmmakers. Indiana University Press. ISBN 0-253-35116-2. 
  2. Nadia Salem, elcinema. Accessed 26 November 2019.
  3. Abdel Kader El-Telmissany (2000). Egyptian Documentary Films in 75 Years. ISBN 978-977-08-0911-2. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]