Gaa na ọdịnaya

Nadira Ait Oumghar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nadira Ait Oumghar
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịAlgeria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Ọktoba 1994 Dezie
Ebe ọmụmụBéjaïa Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichemiddle blocker Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Nadira Ait Oumghar (amụrụ (1994-10-09)9 Ọktoba 1994) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria. Nọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka Seddouk Volleyball n'afọ 2015.[1]

Ihe ọmụma klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Klọb dị ugbu a : Seddouk club Bejaia

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Team Roster – Algeria. FIVB.org. Archived from the original on 21 August 2019. Retrieved on 11 February 2016.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]