Naibe Reynoso

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Naibe Reynoso
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1973 Dezie
webụsaịtịhttp://www.naibereynoso.com Dezie
Naibe Reynoso
Reynoso at the 2014 Imagen Awards


Naibe Reynoso bụ onye nta akụkọ ihe onyonyo na onye otu ndị ọka ikpe George Foster Peabody Awards.

Naibe Reynoso bụ onye nta akụkọ meriri Emmy abụọ mpaghara ma bụrụ onye ahọpụtara ya ọtụtụ oge[[ka mkpa]. Ọ rụrụ ọrụ na Los Angeles, Phoenix na Denver, Colorado. Na nso nso a ọ kwadoro Hola LA na KCAL/CBS ihe ngosi okwu bekee nwere echiche Latina.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]