Jump to content

Naima Kay

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Naima Kay
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaKay Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya25 Mee 1991 Dezie
Ebe ọmụmụPort Shepstone Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Lungile Khumalo[1] nke a maara nke ọma dịka Naima Kay, bụ onye South Africa na-agụ egwu Afro-Jazz.

Ọ malitere ịbụ abụ ma na-ede abụ na ukwe n' ụlọ akwụkwọ ya, ọ rụkwara na jazz Festival ebe ọ malitere ịdọta uche.[2]

Nweputa nke egwu Umsebenzi n'afọ 2013 nwere ọtụtụ mmetụta na ndụ ndị South Africa . Abọm ahụ rere nke ọma ma nweta ihe nrite, South African Music Award (SAMA) n'afọ 2014 maka Best Newcomer .[3]

onye isi Touch Africa Records bu Mdu Ngcobo chọpụtara nka Kay,bụ onye nyere ya aha Arabic bụ Naima Kay na-nke nkọwa ya Udo na Obi iru ala.

Ya na Robbie Malinga na Scelo Gowane rụkọrọ ọrụ.

Kay ejidela mpụtara Siri ike, na-akwudosike ime ihe ngosi redio na ngosipụta ihe n' isi ihe omume mba na Ememe dị ka ememe UGu Jazz Festival na Durban Jazz festival.[4]

Discografị

[dezie | dezie ebe o si]
  • Umsebenzi (2013)

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2014, Naima Kay ritere ihe nrite "Best Newcomer" na South African Music Awards na abọm mbụ ya bụ "Umsebenzi".[5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 10 Things You Didn’t Know About Naima Kay - Youth Village (en). youthvillage.
  2. Ngcobo (2014-07-23). Getting to know Naima Kay | Drum. Drum. Retrieved on 2021-11-13.
  3. 2014 SAMA winners announced. BizCommunity (2014-04-29). Retrieved on 2021-11-13.
  4. za.jazz – Amajuba Jazz Festival. zajazz.net. Archived from the original on 4 July 2018. Retrieved on 20 December 2016.
  5. "Getting to know Naima Kay | DRUM", DRUM, 23 July 2014. Retrieved on 20 December 2016.