Nancy Illoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nancy Illoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereNancy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie

Nancy Illoh bụ onye odeakụkọ Naijiria.  Ọ bụ onye na-egosi MoneyShow na Television Independent Television nakwa onye ndụmọdụ mgbasa ozi na Channel Manager of Africa Business Channel na Daarsat.  Ọ bụ onye isi oche nke African Economic Congress.

Ndụ onwe onye na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Illoh bụ nwa afọ Delta Steeti na nwa mbụ n'ime ụmụ isii. A mụrụ ya na Lagos Steeti, Naịjirịa ebe ọ gụrụ akwụkwọ tupu ọ gaa Mahadum Nnamdi Azikiwe, Awka ebe o nwere BSc. na Parasitology na Entomology.[1]

  1. Being The Change We Want To See – NANCY NNAJI NEE ILLOH – Loretta Reveals. Loretta Reveals (26 February 2017). Archived from the original on 1 March 2021. Retrieved on 5 May 2020.