Nancy Li Jodi
Ọdịdị
Nancy Li Jodi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Nancy |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1971 |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
Nancy Lijodi (amuru (1971-09-20 ) ) bu onye egwu bọọlụ volleyball nke Kenya lara ezumike nka. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Kenya .
Ọ sonyere na 1994 FIVB Volleyball World Championship . [1] Na ọkwa klọb ọ na Kenya Commercial Bank egwuri egwu.
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Kenya Commercial Bank (1994)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Women Volleyball XIII World Championship 1994 - Teams Composition. - Kenya. todor66.com. Archived from the original on 27 June 2015. Retrieved on 29 November 2015.