Nandi Nyembe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nandi Nyembe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZuid-Afrikaans Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụKliptown Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1986 Dezie

Nandi Nyembe (amụrụ n'abalị iri na iteghete n'ọnwa, Ọgọstụ 1950) [1] bụ onye ome ihe nkiri nke South Africa amaara maka ọrụ ya na ihe nkiri egwuregwu bụ Zone 14, na Soul City.

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Nyembe naKliptown, Johannesburg, n'ọnwa ọgọstụ 1950. Ọ nọọla ebe dị iche iche , dị Botswana na ndịda London, South Africa,mgbe ọ n'etolite etolite.[2][3] Nyembe kọwapụtara otu esi egosipụ̀ta ya kwa mgbe ka nwa odibo na nwalee ihe nkiri maka oge ọchịchị nke ịkpa ókè ucha akpụkpọ ahụ. Ọ kwuru nke a n'ajụjụ ọnụ ndị Bona Magazine gbara ya. Ihu ụmụ nwanyị ndị ọcha ka ana ete unyi mgbe ha chọrọ ime ngosi ọrụ onye isi ojii. Mkpagbu a na ikpaoke a wuterem,m wee malite ikwuputa nke a na ihe ngosi. Ndị uweojii na agbalị ike ha ịkwụsị nke site n'ọtụtụ ụzọ dị ka iji ikuku mmụọ megide anyị, ụfọdụ ihe omume nkwụputa a n'abụkarị na abalị ma ọbu n'ụzọ ụlam. Ndị uweojii a na ajụkaarim akwụkwọ ngafe nkem na agbakpodo ha ọsọ n'ihi na ndị gọọmenti achọghị ihe anyị n'eme.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A maara Nyembe maka igosipụta ka Nandi Sibiya site na nje mbụ ruo afọ 2012 na Zone 14. O gosipụtakwara agwa dị ka Lily na ihe nkiri SABC otu ihe nkiri kpụ ọkụ n'ọnụ nke ejije ụmụaka gáfèrè afọ iri na uma bụ Yizo Yizo (2001 ruo 2004), [4] na ngosipụta agwa onye isi na SABC 1 sitcom Izoso Connexion, sitere na (2006 ruo 2007). O meela ihe nkiri na ihe nkiri egosipụ̀tara, gụnyere Reasonable Man (1999), Saturday Night at the Palace (1987) na Yesterday (2004). [5] [6]

N'afọ 2007, ọ pụtara na usoro ihe nkiri Jacob's Cross, n'egosiputa àgwà dị ka Thembe Makhubu. Na mgbakwunye, Nyembe apụtawo dị ka ọbịa na ngosipụta nke ọtụtụ usoro nke primetime gụnyere Soul Buddyz, Hillside, Erfsondes, 4Play: Sex Tips for Girls na ngosipụta dị ka onye ọbịa na orụ The No.1 Ladies' Detective Agency. [7]

2014 ruo ka ọ dị ugbu a[dezie | dezie ebe o si]

Na 2006, o mekwara ihe nkiri na Usoro ihe nkiri SABC1 usoro ejije Sticks na Stones, Nyembe abụrụla onye na-eme ihe nkiri na ọtụtụ ihe ngosi telivishọn, gụnyere Mzansi Magic 's Isithunzi, Isibaya na The Road for two. [8] [9] N'afọ 2016, e gosikwara ya n'usoro ihe nkiri e.tv bụ Ashes to Ashes . [10] [11] N'afọ 2017, Nyembe sonyeere ndị nkedo Mzansi Magic Isithembiso Dolly. [12]

Na Septemba 2021, a kachapụrụ agwa ọrụ ọ rụrụ na usoro onyonyo nke House of Zwide . Nke a butere ọtụtụ akụkọ ụgha na ntanetị na Nyembe anwụọla n'ezie, ma kpalie ndị enyi ya ka ha na ya kparịta ụka n'ụjọ. [13]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Nyembe nwere ada. Nyembe n'eme sangoma (medium/phycic), ọ malitere sangoma ya mgbe ọ dị nanị afọ iri na asaa, [14] Tupu ọ mata na ọ bụ sangoma ọ nwere ọrịa siri ike, n'ihi inwe ike ijikọta mmụọ nke ndị nwụrụ anwụ. n'okporo ụzọ. Na mgbakwunye, ọ gwara Time Lives Magazine banyere ọrịa ahụ. A daram ọrịa nnem a kpọrọm ga n'ụlọ ọgwụ Chris Nana Baragwa,ruo mgbe ndị dọkịta weere mamịrịm mee nyocha n'itụ anya ha hụtara aja ala ma onweghi ihe n'emem Ada Nyembe mekwara sangoma n'agbanyeghị na ọ kwụsịrị. [15]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe ndetu
1987 Saturday Night at the palace Miriam
1994 A Reasonable Man(1999) Rachel Ndlovu
2004 Yesterday Sangoma

Igwe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe omume Ihe ndetu
1994,1996,

1997,1999, 2001,2003

Soul City Nwanne Lizzie
(2001-2004) Yizo Yizo Lily
2002 Gaz'lam" Nne Lerato
2005-2012 Zone 14'' Nandi Sibiya
2006-2007 Izoso Connexion X
2007,2011-2012 Jacob's cross Thembi Makhubu
2008 Hillside Ntshebo Maloka
2009 The Coconut Oriakụ Hlatshwayo
2014 Sticks and Stones Ndidi
2011 SOul Buddyz Gogo
2014 Ses'Top La" Onye ọbịa
2015-2017 Ashes to Ashes Ma' Mazibuko
2015-2016 The Road Gogo
2016-2017 Is'thunzi Nolwazi
2013-2019 Isibaya. Gog' Mkhithi
Afọ Ihe nrite Otu Ọrụ Nsonaazụ
2001 South African film and Television Awards Onye na-akwado ihe nkiri kacha mma - Ncha TV/Telenovela style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nandi TVSA. TVSA.
  2. Things we didn't know about Nandi Nyembe. ZAlebs. Archived from the original on 2019-07-29. Retrieved on 2021-11-06.
  3. Tshiqi (22 August 2017). Staying Power – Nandi Nyembe. Archived from the original on 20 June 2019. Retrieved on 6 November 2021.
  4. Notho (26 October 2017). NANDI LANDS INTERNATIONAL ROLE!. DailySun.
  5. Veteran actress Mama Nandi Nyembe on female scars.
  6. Yesterday - Love has the power to change our tomorrow. www.yesterdaythemovie.co.za. Archived from the original on 2020-10-17. Retrieved on 2021-11-06.
  7. Nandi Nyembe - TVSA. www.tvsa.co.za.
  8. Soapie (21 July 2017). 6 Things we didn't know about Nandi Nyembe our favourite "Aunt" on tv screens. Archived from the original on 29 July 2019. Retrieved on 6 November 2021.
  9. PressReader.com - Your favorite newspapers and magazines.. www.pressreader.com.
  10. New faces on Ashes To Ashes. News24 (18 April 2016).
  11. New actors for Rockville (14 January 2014).
  12. Shalima Mkongi launches web series 'In Bed With' - IOL Entertainment. www.iol.co.za.
  13. Nandi Nyembe: I am Alive and Kicking!
  14. Nandi's magical touch. News24 (8 May 2016).
  15. Nandi Nyembe is also a sangoma in real life. ZAlebs. Archived from the original on 2019-07-29. Retrieved on 2021-11-06.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]