Nassima Ben Hamouda
Ọdịdị
Nassima Ben Hamouda
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha enyere | Nassima |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Ọktoba 1973 |
| Ebe ọmụmụ | Algiers |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | middle blocker |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | 2008 Summer Olympics |
Nassima Saleha Ben Hamouda Akouche (amụrụ n'October 20, 1973 n'ime Villeurbanne, France) bụ onye Algeria na agba bọọlụ volleyball nke mba ụwa.
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]Klọb ikpeazụ : MC Alger (Algeria)