Nassima Saifi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nassima Saifi
Múrú 29 October 1988 (1988-10-29) (age 31)
Orü Onye na atụ ihe otụtụ

Nassima Saifi (Ọmụmụ 29 October 1988) bụ nwa afọ nke Algeria nke na atụ ihe ọtụtụ. Saifi nke na enweghi otu ụkwụ bụ kwa onye nke ritere ihe nrite nke ọlaedo ugboro abụọ na ihe egwuruegwu nke ndi na enweghi ụkwụ na aka. Saifi eritere ihe nrite ugboro atọ na ihe egwuruegwu nke ndi uwa nile.

Ihe Gbasara Ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Obodo ọmụmụ Saifi bụ ebe nke ana akpọ Mila nke di na Algeria.[1] Ihe ọdachi biara danyere Saifi na okporo ụzọ mgbe ụgbọ ala biara kụrụ ya. Ihe ọdachi nkea mere ka egbupu ya ụkwụ ikpa ya.[2] Nna ya nyere ya ndụmọdụ ka otinye uche ya na ihe gbasara itụ ihe otụtụ. Na oge na adighi anya, nwa ada Saifi biara nonyere ndi otu Mila Handisport Club ma soro ha mụta ka esi atụ ihe otụtụ.[3]

Ihe Nkwalite[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Saifi, Nassima. Paralympic.org. Retrieved on 4 September 2016.
  2. Saifi, Nassima. International Paralympic Committee. Retrieved on 4 September 2016.
  3. Nassima Saifi, Championne Du Monde Du Lancer De Disque. Dja Zairess. Retrieved on 19 February 2017.