Natália Pedro da Costa Umbelina Neto
Ọdịdị
Natália Pedro da Costa Umbelina Neto
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | São Tomé and Príncipe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Novemba 1951 |
Ebe ọmụmụ | São Tomé and Príncipe |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, historian |
Ọkwá o ji | Minister of Foreign Affairs of São Tomé and Príncipe |
Natália Pedro da Costa Umbelina Neto (3 Nọvemba 1951) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si São Tomé na Príncipe, onye jere ozi dị ka minista mba ọzọ n'etiti afọ 2012 ruo afọ 2014.
N'etiti afọ 1990 ruo afọ 1999, Umbelina Neto bụ odeakwụkwọ ukwu nke UNESCO National Commission na São Tomé na Príncipe.
N'afọ 2007, ọ nwetara Ph.D. na akụkọ ihe mere eme na Mahadum[1] Aix-Marseille na ọmụmụ nke mmekọrịta ọha na eze na akụ na ụba nke São Tomé na Príncipe n'etiti afọ 1853 ruo afọ 1903.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Natália Pedro da Costa Umbelina Neto. Portal DeGóis - Plataforma Nacional de Ciência e Tecnologia. Retrieved on 4 January 2021.
- ↑ Les îles São Tomé et Príncipe (1853-1903) : de l'abolition de l'esclavage à la généralisation des travailleurs sous contrat , les Serviçaes / Natália Pedro da Costa Umbelina Neto ; sous la direction de Colette Dubois - Sudoc. www.sudoc.fr. Retrieved on 4 January 2021.