Natalie Ball

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Natalie Ball
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereNatalie Dezie
aha ezinụlọ yaBall Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ebe ọmụmụPortland Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Oregon, Massey University, Yale School of Art Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaForge Project, Gochman Family Collection Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
omenkà faịlụ naSmithsonian American Art and Portrait Gallery Library Dezie

Natalie Ball (amụrụ n'afọ 1980) bụ ónyé na-ese ihe na Klamath / Modoc nké dị na Chiloquin, Oregon.[1][2]

Ihe ndị mere n'oge gara aga[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Portland, Oregon, Ball debara áhà ya na Klamath Tribes. Ọ bụkwa ónyé Africa-America, Modoc, na Anglo-American.[1] Ball bụ nwa Kientpaush, nkè a makwaara dị ka Captain Jack (1837 rụo 1873), ónyé isi nke duuru ndị Modocs lụso United States ọgụ na 1872 Modoc War.[3][4][5] Nna nna ya bụ ónyé na-ese ihe, nwanne nne ya Peggy Ball, bụ ónyé na'ime ákwà. Ezinụlọ ya si n'ala Klamath kwaga Portland, Oregon, mgbe e weputara Klamath Termination Act na 1954.

Ball nwèrè ụmụ atọ, gụnyere nwa nwanyị Lofanitani Tiago.[6]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ball nwetara nzèrè bachelọ ya na nka na ọmụmụ agbụrụ na Mahadum Oregon, na nzere masta ya na Maori Visual Arts na Mahadim Massey na Palmerston North, New Zealand.[5][7] O nwetara MFA ya na Yale University School of Art na eserese na óbìbì akwụkwọ na 2018.

Ihe osise[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ nka Ball gụnyere nka ntinye, nka arụmọrụ, nka akwa ngwakọta, ihe ọkpụkpụ, ihe osise, ihe osisa, na obibi akwụkwọ.[1][8] Uwe ya na-ejikọkarị okwu ndị a dụkọtara ọnụ na akwa na ụmụ bebi nke na-adabere na akụkọ ihe méré eme nke Modoc na Klamath.[5] Nwanne nne ya kụziiri ya ime akwa mgbè Ball dị obere, na-akpali ónyé omenkà toro eto ịma echiche banyéré ihe, ọrụ nne, na akwa.[9]

Ọrụ nka[dezie | dezie ebe o si]

Ball egosila na mba ụwa, gụnyere na Hungary na New Zealand.[10][5] O nwetara MFA na eserese na óbìbì akwụkwọ na Yale University School of Art na 2018.[8]

Na mba, Ball egosila na Seattle Art Museum, Portland Art Museum, IAIA Museum of Contemporary Native Arts, SOMArts, Disjecta Contemporary Art Center, na Nerman Museum of Contemporary Art, ebe o mepụtara ihe ntinye, Mapping Coyote Black na 2015.[11][12][13][14][15][16]

Onyinye na nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọtụtụ onyinye Ball gụnyere MRG Foundation's Lilla Jewel Fund Award, Santo Foundation Award, na Oregon Arts Commission's Joan Shipley Award (2016). Ọzọkwa na 2016, Oregon Arts Commission kpọrọ Ball onye na-ese ihe n'otu n'otu.[5] N'afọ 2018, ụlọ ngosi nka Seattle nyere ya Betty Bowen Award.[8] N'afọ 2019, Crow's Shadow Institute of the Arts nyere ya Golden Spot Residency Award.[8]

Ihe edeturu[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Sabzalian (2019). Indigenous Children's Survivance in Public Schools. New York: Routledge. ISBN 978-11383-8451-4. 
  2. 2018 Betty Bowen Award Winner: Natalie Ball. Museum Network. Sotheby's (13 April 2019). Retrieved on 23 May 2019.
  3. Natalie Ball. Feminist Art Collective. Retrieved on 23 May 2019.
  4. (2002) "Contributors". Red Ink 11–13. 
  5. 5.0 5.1 5.2 5.3 5.4 Natalie Ball: 2016 Fellow Recipient. Oregon Arts Commission. Archived from the original on 4 August 2020. Retrieved on 23 May 2019.
  6. Indigenous, Race, and Ethnic Studies. University of Oregon Department of Indigenous, Race, and Ethnic Studies. University of Oregon. Retrieved on 3 July 2020.
  7. Zealand. Master of Māori Visual Arts (Master of Māori Visual Arts) - 2019 - Massey University (en). www.massey.ac.nz. Retrieved on 2019-05-23.
  8. 8.0 8.1 8.2 8.3 Art Alumna Named 2019 Golden Spot Residency Award Recipient. College of Design. University of Oregon. Retrieved on 23 May 2019.
  9. Crow's Shadow welcomes Natalie Ball 0. First American Art Magazine. First American Art Magazine (October 22, 2019). Retrieved on 3 July 2020.
  10. Vizivarosi Gallery 2008, 2004. www.hungarian-multicultural-center.com. Retrieved on 2019-05-23.
  11. Events Detail. www.seattleartmuseum.org. Retrieved on 2019-05-23.
  12. Natalie Ball | Oregon Arts Commission. www.oregonartscommission.org. Archived from the original on 2020-08-04. Retrieved on 2019-05-23.
  13. Stands with a Fist: Contemporary Native Women Artists > Institute of American Indian Arts (IAIA) (en-US). Institute of American Indian Arts (IAIA). Retrieved on 2019-05-23.
  14. Visions Into Infinite Archives at SOMArts (en-US). Temporary Art Review (2016-01-29). Retrieved on 2019-05-23.
  15. Collaborators & Colleagues: Natalie Ball. Pew Center for Arts & Heritage (23 May 2017). Retrieved on 23 May 2019.
  16. Mapping Coyote Black · Natalie Ball. Nerman Museum of Contemporary Art. Retrieved on 23 May 2019.