Natalya Petrova
Ọdịdị
Natalya Petrova
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Soviet Union, Russia |
| Obodo maka egwuregwu | Soviet Union |
| Aha enyere | Наталья |
| Aha ezinụlọ ya | Петрова |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Novemba 1957 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Russian |
| Ọrụ ọ na-arụ | hurdler |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres hurdles |
| So na | 1983 World Championships in Athletics |
Natalya Petrova (née Kokulenko; amụrụ ya na ọwa 16 Nọvemba 1957) Ọ bụ nwanyị emba Russia ọ bu onye na-agba ọsọ track and field hurdler onye na-asọ mpi maka Soviet Union na 100 mita hurdles. Ọ nọchitere anya mba ya na 1983 World Championships in Athletics na ahu 1982 European Athletics Indoor Championships, na-emecha nke anọ n'oge abụọ ahụ.[1] Ọ bụ onye nwetara ọtụtụ ihe nrite ọla edo na sprint hurdles na ahụ 1983 Universiade.[2]
Ọ bụ onye mmeri mba otu oge, ebe ọ meriri ihe mgbochi mita 60 na 1982 Soviet Indoor Championships.[3] O nwetara ihe kachasị mma ya na World Championships na 1983, na-agba ọsọ nke 12.83 sekọnd na iru eru.[4]
Egwuregwu nke mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| 1982 | European Indoor Championships | Milan, Italy | 4th | 60 m hurdles | 8.16 |
| 1983 | Universiade | Edmonton, Canada | 1st | 100 m hurdles | 13.04 |
| World Championships | Helsinki, Finland | 4th | 100 m hurdles | 12.67 w |
Utu aha nka mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]- Soviet Indoor Athletics Championship
- Ihe mgbochi 60m: 1982
Edemedsiba
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Natalya Petrova. Track and Field Statistics. Retrieved 2018-02-18.
- ↑ Universiade (Women). GBR Athletics. Retrieved 15 October 2019.
- ↑ Soviet Indoor Championships. GBR Athletics. Retrieved 15 October 2019.
- ↑ Natalya Petrova. IAAF. Retrieved 15 October 2019.