National War Museum, Umuahia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
National War Museum, Umuahia
architectural structure, military museum, museum
Oge/afọ mmalite1985 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Abia Dezie
ebeUmuahia Dezie
nhazi ọnọdụ5°32′43″N 7°29′11″E Dezie
Onye ọrụNational Commission for Museums and Monuments Dezie
street addressGFVP+XFM National War Museum, Road, 440236, Umuahia, War Museum Road, Ebite-Amafor, Isingwu by Ugwunchara, P.M.B. 7074, Umuahia, Abia State. Dezie
Map

Ebe ngosi ihe mgbe ochie nke agha nke Naijiria dị na Umuahia na-egosi akụkọ ndị agha nke Naịjirịa na ihe ndị sitere na agha obodo Biafra-Nigerian. o nwere nchịkọta tankị, AFLs, ụgbọ mmiri na ụgbọelu niile sitere na Naịjirịa ma ọ bụ Biafra.[1] Ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ tankị niile na AFL bụ Biafra na ụgbọelu niile bụ ndị Naijiria.[2][3][4]O nwere ihe akaebe nke agha ime obodo na Naịjirịa site n'afọ 1967 ruo afọ 1970 .Ihe ngosi nka a bụ ebe nketa nke na-echeta agha Biafra

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

[5]

Ụgbọ mmiri PT[dezie | dezie ebe o si]

  • NNS Bonny

Ụgbọelu[dezie | dezie ebe o si]

  • Il-28
  • Mig-17
  • Do-27
  • Do-28

Tanks/AFL's/Artillery[dezie | dezie ebe o si]

  • Biafra Red devil type A4
  • Oguta Boy (Panhard AML)
  • Alvis Saladin[6]
  • Artillery Gun 105mm (Czechoslovakian upgrade of 10.5 cm leFH 18/40)
  • Ogbunigwe Launcher
  • Ferret armoured car
  • Bazooka anti-tank gun

Gallery[dezie | dezie ebe o si]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Onuora (2 September 2015). "The National War Museum, Umuahia: Preservation of Civil War Memorials and Nigerian Military History". Critical Interventions 9 (3): 204–218. DOI:10.1080/19301944.2016.1157350. 
  2. "THE NATIONAL WAR MUSEUM UMUAHIA BOOK", Development Alternatives and Resource Center (DARC), 2014-04-14. Retrieved on 2018-03-27. (in en-US)
  3. "National War Museum, Umuahia", ZODML. Retrieved on 2018-03-27. (in en)
  4. The National War Museum, Umuahia (in en). 
  5. "Umuahia and its war museum - The Nation Nigeria", The Nation Nigeria, 2015-03-07. Retrieved on 2018-03-27. (in en-US)
  6. "Umuahia and its war museum - The Nation Nigeria", The Nation Nigeria, 2015-03-07. Retrieved on 2018-04-21. (in en-US)