Nawawi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha njirimara Arabik Nawawi (Arabic: النووي), na-egosi mmalite sitere na Nawa, Syria, nwere ike na-ezo aka:

  • Al-Nawawi (1233[[1277), onye edemede Sunni Muslim na Fiqh na hadith
  • Aznil Nawawi (amụrụ ya na afo1962), onye na-eme ihe nkiri na Malaysia
  • Mirnawan Nawawi (amụrụ ya na afọ 1971), onye na-egwu egwuregwu hockey na Malaysia
  • Nawawi Ahmad, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Malaysia
  • Nik Zul Aziz Nawawi (amụrụ ya na afọ 1987), onye bọọlụ Malaysia
  • Uston Nawawi (amụrụ ya na afọ 1978), onye bọọlụ Indonesian