Ndèye Tické Ndiaye Diop
Ọdịdị
Ndèye Tické Ndiaye Diop
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Senegal |
aha ezinụlọ ya | Diop |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | economy minister |
Ndèye Tické Ndiaye Diop bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal si Thiès. Ọ ghọrọ Minista nke Digital Economy na Telecommunication n'ọnwa Eprel 2019.
Ọ bụ injinia na teknụzụ ịkụ azụ.[1] Ọ rụrụ ọrụ iji kwado ndị bi na Thiès, dị ka inye ụmụ nwanyị ego na itinye ego na ụlọ ọrụ dị ọcha. E nyere ya onyinye Icone n'afọ 2016 maka ọrụ ya.[2]
O bu ụzọ rụọ ọrụ dị ka odeakwụkwọ ukwu na Ministry of Fisheries. N'afọ 2017, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nke Senegal National Agency for Maritime Affairs (ANAM).[3][4][5][6]
N'ọnwa Eprel 2019, a họpụtara ya dị ka Minista nke Digital Economy na Telecommunication (Na-anọchi Abdoulaye Baldé) yana ọnụ na-ekwuchitere gọọmentị.[7][8]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Madame Ndèye Tické Ndiaye DIOP (fr). Government of Senegal. Archived from the original on September 24, 2020. Retrieved on June 27, 2019.
- ↑ "Ndeye Tické Ndiaye – Un ingénieur en Technologie générale à l'Economie numérique", igfm.sn, April 8, 2019. (in fr)
- ↑ Sénégal : Ndeye Tické Ndiaye Diop, nouvelle ministre de l'Economie numérique et des Télécoms (fr-FR). Digital Business Africa (April 8, 2019). Archived from the original on April 19, 2019. Retrieved on June 16, 2019.
- ↑ Ndeye Tické Ndiaye annonce la construction d'un port à Zig (fr-FR). xibaaru.sn. Archived from the original on June 16, 2019. Retrieved on June 16, 2019.
- ↑ Ndeye Tické Ndiaye Diop le nouveau ministre de l'économie numérique et des télécoms (fr). Socialnetlink (April 7, 2019). Retrieved on June 27, 2019.
- ↑ Mme Ndèye Tické Diop ,directeur général de ANAM. Retrieved on June 27, 2019.
- ↑ Sénégal : Ndeye Tiké Ndiaye Diop devient ministre de l'Economie numérique et des Télécoms | CIO MAG (fr) (8 April 2019). Retrieved on June 16, 2019.
- ↑ SENEGAL : Ndeye Tické Ndiaye Diop, nommée porte-parole du gouvernement (fr). Senegalinfos.com. Archived from the original on June 16, 2019. Retrieved on June 16, 2019.