Ndị Ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ndị Ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast
juvenile political organization

Ndị ntorobịa Kọmunist nke Ivory Coast (Jeunesse Communiste de Côte d'Ivoire) bụ òtù ndị ntorobịa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Ivory Coast . JCOCI bụ ngalaba ndị ntorobịa nke Revolutionary Communist Party nke Côte d'Ivoire.

Na abali iri abụo na anọ, na onwa Juun, na afọ 2004, ndị na-eme ngagharị iwe nke Student Federation of Ivory Coast gburu odeakwụkwọ ukwu nke JCOCI, Habib Dodo.[1][2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]