Ndamba language
Ọdịdị
Ndamba language
| Obere ụdị nke | Kilombero |
|---|---|
| Mba/obodo | Tanzania |
| Ụmụ amaala ka | Iringa Region, Morogoro Region |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6b Threatened |
A na-ahazi Chindamba dị ka asụsụ Bantu.[1] Ọ bụ otu n'ime asụsụ 87 a na-asụ na obodo Tanzania.[2] Ọtụtụ ndị na-asụ Chindamba na-asụrụ asụsụ abụọ na Swahili na Chindamba.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nurse (2008). Tense and Aspect in Bantu. United States: Oxford University Press. ISBN 9780199239290.
- ↑ Legere (2002). "The "Languages of Tanzania" project: background, resources, and perspectives". Africa & Asia 2: 163–186.
- ↑ Edelsten (2010). A Grammatical Sketch of Chindamba - A Bantu Language (G52) of Tanzania. Rüdiger Köppe Verlag. ISBN 978-3-89645-706-6.