Ndubuisi Kanu Park

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ogige ntụrụndụ Kanu Ndubuisi bụ ogige nleheri anya na ebe egwuregwu ọha na eze dị na Ikeja, Lagos . Ọ bụ ebe enwere ahịhịa ndụ nke ndi nchịkwa Ihe gbasara ahịhịa na ebe nlehrianya nke steeti Lagos mepụtara ma jikwaa.[1] Ogige ntụrụndụ ahụ nwere ogige tennis, ogige , bọọlụ nka ,ebe egwuregwu maka ụmụaka, oche na bench, patios na sheds na achịcha ngahari ọnụ. O nwere nnukwu ebe ahịhịa ndụ maka ndị bi na ya iji mee ngagharị nlehrianya ma zuo ike. Ọ dị nso na ebe nlehrianya nke Johnson Jakande Tinubu .

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lagos reopens recreational parks. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (6 September 2020).