Neat FM

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Neat FM
radio station
mba/obodoGhana Dezie

Àtụ:Infobox radio station Neat FM (Ghana) Neat FM bụ ụlọ ọrụ redio dị na Greater Accra Region nke ndị otu akpọrọ ''Despite Group of Companies'' na achịkwata. Ụlọ ọrụ a na -arụ na 100.9fm nakwa n'ikuku. [1] Ụlọ ọrụ so n'otu n;ime ụlọ ọru nke ndi ''Despite Group of Companies'' nwe ma na ahazi . [2] Ụlọ ọrụ a gbadoro ụkwụ na-ikpọ naanị egwu ndị Africa nakwa mba ndị ọzọ. [3] Neat FM na -enye ma na-akọpụta okpukpe ziri ezi na nke pụrụ iche nye ndi na-ege ya ntị. [4]

Ndi ama ama[dezie | dezie ebe o si]

  • Fadda Dickson

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ Linkị dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

NeatFMOnline.com

Online Streaming

https://web.facebook.com/NEAT100.9FM/? _rdc = 1 & _ndr

Facebook Community/page]