Nezha Aït Baba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nezha Aït Baba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Nezha Aït Baba Hlim (Arabic) bụ onye Morocco na-agba bọọlụ nke na agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka otu egwuregwu nke Moroccan Otu egwuregwu asọmpi ụmụ nwanyị Municipalité de Laâyoune na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.[1]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Aït Baba agbaala bọọlụ maka Obodo Laâyoune na league Moroccan.[2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Aït Baba emeela maka Morocco na ọkwa dị elu.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. لائحة المنتخب الوطني النسوي التي ستخوض تجمعا إعداديا بالمعمورة (ar) (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
  2. Entrainements à Maâmoura de L’Equipe Nationale Féminine (fr). Royal Moroccan Football Federation (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
  3. Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 18 June 2021. (in fr)