Ngamen Kouassi Cyrille Dalex

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ngamen Kouassi Cyrille Dalex
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1971 Dezie

  Ngamen Kouassi Cyrille Dalex bụ onye nkuzi Cameroon, ọkà ihe ọmụma na onye edemede. Ọ bụ onye dere akwụkwọ nkà ihe ọmụma "The Political Existentialism of Jean-Paul Sartre: The Search for Collective Freedom".[1] [2], prọfesọ nke nkà ihe ọmụma, nwere ọkachamara na Ethics, Social na Political Philosophy. [1]

Mmalite na ọrụ agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ngamen na Bangoua na Cameroon wee gaa mahadum Katọlik nke Central Africa, Yaounde, ebe ọ nwetara diploma, Bachelors na master's degree na nkà ihe ọmụma. Ọ gakwara na Mahadum Port-Harcourt, Nigeria, bụ ebe ọ nwetara akara ugo mmụta doctorate na nkà ihe ọmụma (na-emesi ike na existentialism na phenomenology). Ngamen bidoro ọrụ ya dịka onye nkuzi mahadum na Mahadum Igbinedion, Okada; Tupu ịkwaga na Samuel Adegboyega University, Ogwa, Edo State, Nigeria. Ugbu a ọ bụ onye isi na kọleji nke Arts and Humanities, Mahadum Samuel Adegboyega yana onye nchịkọta akụkọ Journal of Arts and Social Sciences nke Mahadum Igbinedion, Okada bipụtara.pụtara.

Ọrụ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Ngamen bụ onye dere akwụkwọ nkà ihe ọmụma akpọrọ "The Political Existentialism of Jean-Paul Sartre: The Search for Collective Freedom". O dekwara akụkọ Journal nke akpọrọ: "Absolute Freedom and Determinism in Satre: Overcoming the dilemma.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ngamen Kouassi Cyrille Dalex – Galda-Verlag (en-US). Retrieved on 2021-02-23.
  2. SAMUEL ADEGBOYEGA UNIVERSITY PROMOTES TWO READERS TO FULL PROFESSORS (en-US). SAU (2022-05-23). Retrieved on 2022-06-16.
  3. Igbinedion University Okada. "Absolute Freedom and Determinism in Satre: Overcoming a Dilenma". Journal of Arts and Social Sciences 1: 76–86.