Ngozi Alaegbu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ngozi Alaegbu
NationalityNigerian
EducationUniversity of Hamburg, Germany
OccupationBroadcast Journalist, TV Presenter
OrganizationArise TV

Ngozi Alaegbu bụ onye nta akụkọ na onye na-egosi ihe onyonyo .Ọ rụrụ ọrụ na Degue Broadcasting Network (DBN), Televishọn Continental (TVC) ma na-arụ ọrụ ugbu a na Arise TV.[1]

NDỤMỌDỤ[dezie | dezie ebe o si]

Alaegbu gụrụ German na mahadum hamburg, Germany.[2] ọ malitere ọrụ ya site n'ịrụ ọrụ na DBN o mechara kwaga na TVC ebe ọ nọrọ afọ ole na ole tupu ọ gbaa arụkwaghịm n'ọnwa Ọgọstụ 2019. [3]Mgbanwe Alaegbu na Arise TV mere na Febụwarị 2020. [1] 

AKWỤKWỌ/NKWUKWU[dezie | dezie ebe o si]

Alaegbu meriri ihe nrite onye nta akụkọ telivishọn nke afọ na 2021 Nigeria media merit award . [4] Edepụtara ya dị ka nọmba 15 na 2021 ụmụ nwanyị 25 kachasị ike na ndepụta nta akụkọ nke ụmụ nwanyị chepụtara. Journalalism Africa haziri. [5]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Alaegbu bụ nne na nne nne.[6]

ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Olowookere (2020-02-17). Ngozi Alaegbu Joins Arise TV After Leaving TVC | Business Post Nigeria (en-GB). Retrieved on 2021-12-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":2" defined multiple times with different content
  2. Reporter (2017-07-25). TVC Newscaster, NGOZI ALAEGBU •How She Fell In Love With Broadcasting (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2021-12-01.
  3. Admin (2019-08-29). Ngozi Aaegbu resigns from TVC? (en-US). National Daily Newspaper. Retrieved on 2021-12-01.
  4. PUNCH wins Newspaper of the Year, 10 other awards at NMMA (en-US). Punch Newspapers (2021-11-01). Retrieved on 2021-12-01.
  5. Ijeoma Nwogwugwu, Stella Din, Kadaria Ahmed named among 25 most powerful Nigerian female journalists (en-US). TheCable (2021-10-02). Retrieved on 2021-12-01.
  6. Korkus. OAP Ngozi Alaegbu Celebrates Birthday With Lovely New Photos Of Her Grand Daughters Et AL.... Retrieved on 2021-12-01.